1 Corinthians 6:4 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ọ bụrụ na esemokwu dị otu a adapụta nꞌetiti gị na nwanne gị, gịnị mere ị ga-eji were okwu ahụ jekwuru ndị na-enweghị ọnọdụ nꞌime Kraịst ka ha kpee ya?
Igbo 2006
Ya mere asi na unu nwere ulo-ikpé diri ndu a n'ezie, menu ka ndi ahu nọdu dika ndi-ikpé, bú ndi anākpọ ihe-efu n'etiti nzukọ Kraist.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ya mere, ọ bụrụ na esemokwu dị otu a adapụta nʼetiti unu, unu ga-ewere okwu ahụ jekwuru ndị ibi ndụ ha na-akpọ nzukọ ihe efu ka ha kpee ya?