1 Corinthians 6:5 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ana m ekwu okwu ndị a ime ka ihere mee unu. Ọ̀ ga-abụ na e nweghị ike ịchọta ọ bụladị otu onye maara ihe nꞌetiti unu onye ga na-ekpe ikpe dịrị ụmụnna nꞌime Kraịst?
Igbo 2006
Anamekwu nka ka m'me unu ihe-ihere n'iru. Ọ̀ di otú a, na ọ dighi otù onye mara ihe nọ n'etiti unu, onye gāpu ikpe ikpé n'etiti nwa-nna-ya na ibe-ya,
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ana m ekwu nke a ime ka ihere mee unu. Ọ ga-abụ na e nweghị ike ịchọta ọ bụladị otu onye maara ihe nʼetiti unu, onye ga na-ekpe ikpe dị nʼetiti nwanna na ibe ya?