1 Corinthians 6:8 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ma kama unu ga-anagide mmejọ, ma die nghọgbu, ọ bụ unu onwe unu na-emegbu ndị ọzọ, ọ bụladị ụmụnna unu nꞌime Kraịst.
Igbo 2006
É-è, kama unu onwe-unu nēme ajọ omume, nēmeb͕u kwa, nka ka unu nēme kwa umu-nna-unu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma unu onwe unu na-emejọ, ma na-aghọgbu, ọ bụladị ụmụnna unu nʼime Kraịst.