1 Corinthians 7:20 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ka onye ọ bụla nọgide dị ka ọ dị mgbe a kpọrọ ya.
Igbo 2006
Onye ọ bula, nime ọkpukpọ ahu eji kpọ ya, ya nọgide n'ọkpukpọ ahu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ka onye ọbụla nọgide dịka ọ dị mgbe a kpọrọ ya.