1 Corinthians 7:23 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Kraịst akwụọla ụgwọ isi unu, unu bụ nke ya ugbu a. Ya mere, bienụ ndụ dị ka ndị nwe onwe ha, unu abụkwala ohu mmadụ ọzọ.
Igbo 2006
Ewere ọnu-ahia b͕ara unu; unu aghọla ndi-orù madu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Akwụọla ụgwọ isi unu, unu abụkwala ohu mmadụ ọzọ.