1 Corinthians 8:12 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Cheta na ọ bụ mmehie i mere megide Kraịst, ma ọ bụrụ na ị kwagide nwanne gị nꞌime Kraịst, ka o mee ihe ahụ o chere na ọ bụ ihe ọjọọ.
Igbo 2006
Ma otú a, mb͕e unu nēmehie megide umu-nna-unu, nētib͕u kwa akọ-na-uche-ha mb͕e ọ nādighi ike, unu nēmehie megide Kraist.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Cheta na ọ bụ mmehie i mere megide Kraịst, mgbe unu na-emegide mmụọ nwanne gị nʼime Kraịst, nʼihi nʼakọnuche ha esighị ike.