1 Corinthians 8:2 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ọ bụrụ na ọ dị onye sị na ya maara ihe nile, onye ahụ na-ekwu okwu ụgha nꞌihi na ọ matabeghị ihe o kwesịrị ịmata.
Igbo 2006
Ọ buru na onye ọ bula nēchè na ya mara ihe ọ bula, ọ kāmaghi dika ọ nāghaghi ima;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ bụrụ na ọ dị onye sị na ya maara ihe niile, onye ahụ amatabeghị ihe o kwesiri ịmata.