1 Corinthians 8:5 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
A sịkwa na arụsị a na-akpọ chi dị, ma ha nọ nꞌeluigwe ma ọ bụ nꞌụwa nꞌezie, ọtụtụ chi na ndị nwe mmadụ dị otu a dị.
Igbo 2006
N'ihi na asi na ọ bu kwa ezie na ndi anākpọ chi di, ma ọ bu n'elu-igwe ma-ọbu n'elu uwa; dika ọtutu chi na ọtutu ndi-nwe-madu di;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
A sịkwa na arụsị a na-akpọ chi dị, ma ha nọ nʼeluigwe maọbụ nʼụwa (nʼezie ọtụtụ “chi” na “ndị nwe mmadụ” dị otu a dị).