1 Corinthians 9:13 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ma unu maara na ndị na-arụ ọrụ nꞌụlọ nsọ ukwu Chineke na-esi nꞌụlọ nsọ ahụ na-eweta ihe ha na-eri. Otu a kwa, ndị nchụaja na-eketakwa oke nꞌụfọdụ ihe ha ji chụọ aja.
Igbo 2006
Ùnu amataghi na ndi nālu ọlu n'ulo uku Chineke nēri ihe si n'ulo uku Chineke puta, na ndi nānọ kwa n'iru ebe-ichu-àjà nēso ebe ichu-àjà ahu nēkekọ ihe?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ bụ na unu amataghị na ndị na-arụ ọrụ nʼụlọnsọ ukwu na-esi nʼụlọnsọ ahụ na-eweta ihe ha na-eri? Ndị na-agbakwa odibo nʼebe ịchụ aja na-eketakwa oke nʼihe eji chụọ aja?