1 Corinthians 9:4 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ọ̀ bụ na o kwesịghị ekwesị na a ga-enye m ihe ruru m dị ka onyeozi Kraịst? Ọ̀ ga-abụ na enweghị m ike ịbata nꞌụlọ unu nọnyere unu, ka unu jiri nri unu zụọ m, dị ka ndị ozi Kraịst ọzọ na-eme?
Igbo 2006
Ọ̀ gābu na ayi enweghi ike iri ihe na iṅu ihe?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ bụ na anyị enweghị ike iri ihe oriri na ịṅụ ihe ọṅụṅụ?