1 Corinthians 9:5 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
A sịkwa na m nwere nwụnye, onye bụ onye Kraịst, ọ̀ bụ na m enweghị ike iduru ya gaa ebe ọ bụla m na-aga dị ka ndị ozi ọzọ na-eme, na dị ka ụmụnne Onyenwe anyị na Pita na-emekwa?
Igbo 2006
Ọ̀ gābu na ayi enweghi ike ikuru nwunye, bú nwa-nna-nwanyi nime Kraist, jeghari, dika ndi-ozi fọduru nēme kwa, ha na umu-nne Onye-nwe-ayi, na Kifas?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ bụ na anyị enweghị ike iduru nwunye onye bụ onye kwere ekwe gaa ebe ọbụla anyị na-aga dịka ndị ozi ọzọ na-eme, na dịka ụmụnne Onyenwe anyị na Sefas na-emekwa?