1 Corinthians 9:8 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Nꞌezie, anaghị m ekwu ihe a nꞌihi na ha bụ ihe na-eme ụbọchị nile nꞌetiti ndị mmadụ, kama akwụkwọ nsọ kwagidekwara ihe ndị a.
Igbo 2006
Ọ̀ gabu na anamekwu ihe ndia dika madu si ekwu? ma-ọbu ìwu Chineke adighi-ekwu kwa ihe ndia?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Anaghị m ekwu ihe a nʼihi na ha bụ ihe na-eme ụbọchị niile nʼetiti ndị mmadụ? Akwụkwọ iwu, o kwukwaghị otu ihe ahụ?