1 John 1:10 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ọ bụrụ na anyị asị na anyị emeghị mmehie ọ bụla, anyị na-akpọ Chineke onye na-ekwu okwu ụgha, okwu ya enwekwaghị ọnọdụ nꞌime anyị.
Igbo 2006
Ọ buru na ayi asi na ọ dighi mb͕e ọ bula ayi mehiere, ayi nēme Ya onye-ugha, okwu-Ya adighi kwa nime ayi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ bụrụ na anyị asị na anyị emeghị mmehie ọbụla, anyị na-akpọ ya onye na-ekwu okwu ụgha, okwu ya enwekwaghị ọnọdụ nʼime anyị.