1 John 1:4 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Anyị na-edere unu ihe ndị a nꞌihi ime ka ọṅụ anyị zuo oke.
Igbo 2006
ihe ndia ka ayi onwe-ayi nēde kwa n'akwukwọ, ka ewe mezue ọṅù-ayi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Anyị na-edere unu ihe ndị a nʼihi ime ka ọṅụ anyị zuo oke.