1 John 1:6 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ya mere ọ bụrụ na anyị asị na anyị na ya nọ nꞌezi nnwekọ ma na-ebi nꞌime ọchịchịrị, ọ bụ okwu ụgha ka anyị na-ekwu. Eziokwu nke Chineke adịkwaghị nꞌime anyị.
Igbo 2006
Ọ buru na ayi asi na ayi nēso Ya nwekọ ihe, ma ayi nējeghari n'ọchichiri, ayi nēkwu okwu-ugha, ayi adighi-eme kwa ezi-okwu:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ya mere ọ bụrụ na anyị asị na anyị na ya nọ nʼezi nnwekọ ma na-ebi nʼime ọchịchịrị, ọ bụ okwu ụgha ka anyị na-ekwu. Eziokwu ahụ adịghịkwa nʼime anyị.