1 John 2:25 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Kraịst nꞌonwe ya ekwela anyị nkwa inye anyị ndụ ebighị ebi.
Igbo 2006
Nka bu kwa nkwa ahu nke Ya onwe-ya kwere ayi, bú ndu ahu, nke bu ndu ebighi-ebi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ihe o kwere anyị na nkwa bụ nke a, ndụ ebighị ebi.