1 John 2:26 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ana m edere unu ihe ndị a ime ka unu mara ihe banyere ndị iro ahụ na-emegide Kraịst. Nꞌihi na ha na-agbalịsi ike iduhie ndị mmadụ.
Igbo 2006
Ihe ndia ka m'degara unu n'akwukwọ bayere ndi nēduhie unu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ana m edere unu ihe ndị a banyere ndị ahụ na-agbalị iduhie unu.