1 John 2:29 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ebe anyị maara na Chineke bụ onye na-eme ihe ziri ezi anyị pụrụ ịsị na ndị nile na-eme ihe ziri ezi bụ ụmụ Chineke.
Igbo 2006
Ọ buru na unu matara na Ọ bu onye ezi omume, unu mara na onye ọ bula nke nēme ezi omume bu kwa onye amuworo site na Ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ bụrụ na unu matara na ọ bụ onye ezi omume, unu maara na onye ọbụla nke na-eme ihe ziri ezi bụ onye a mụrụ site na ya.