1 John 2:6 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ọ bụrụ na mmadụ asị na ya bụ onye nke Kraịst, o kwesịrị ibi ndụ dị ka Kraịst si bie.
Igbo 2006
onye nāsi na ọ nānọgide nime Ya, o ji ugwọ ka ya onwe-ya nējeghari kwa dika Ya onwe-ya jeghariri.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Onye ọbụla na-ekwu na ya bi nʼime ya kwesiri ibi ndụ dịka ya.