1 John 3:19 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Mgbe ahụ anyị pụrụ isite nꞌomume anyị mata nꞌezie na anyị na-eme ihe Chineke chọrọ. Mgbe ahụ kwa akọnuche anyị agaghị ama anyị ikpe, ọ bụladị ma anyị guzoro nꞌihu Chineke.
Igbo 2006
Nime nka ka ayi gāmara na ayi bu ndi nke ezi-okwu ahu, me kwa ka obi-ayi kwenye ekwenye n'iru Ya,
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Anyị ga-esitekwa na nke a mata na anyị bụ ndị nke eziokwu ahụ ma matakwa otu anyị ga-esi mee ka obi anyị kwenye nʼihu ya.