1 John 3:21 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ndị m hụrụ nꞌanya, ọ bụrụ na akọnuche anyị amaghị anyị ikpe anyị pụrụ iji ntụkwasị obi na obi dị ọcha bịakwute Chineke
Igbo 2006
Ndi m'huru n'anya, ọ buru na obi-ayi amaghi ayi ikpé, ayi nwere nkwuwa-okwu n'ebe Chineke nọ;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ndị m hụrụ nʼanya, ọ bụrụ na obi anyị amaghị anyị ikpe, anyị nwere nkwuwa okwu nʼihu Chineke