1 John 3:4 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ma ndị ahụ na-anọgide nꞌime mmehie na-emehie megide Chineke. Nꞌihi na mmehie ọ bụla mmadụ mere bụ mmehie megide ihe Chineke naachọ.
Igbo 2006
Onye ọ bula nke nēme nmehie, ọ nēme kwa ihe nmebi iwu: nmehie bu kwa nmehie-iwu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Onye ọbụla na-eme mmehie na-emebi iwu. Nʼezie mmehie bụ mmebi iwu.