1 John 3:5 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Unu maara nke ọma na e mere ka Kraịst pụta ìhè iwepụ mmehie anyị nile. O dịkwaghị mmehie ọ bụla dị nꞌime ya, ọ dịghị mgbe ọ bụla o mere ihe Chineke na-achọghị.
Igbo 2006
Unu mata-kwa-ra na emere ka Ya onwe-ya puta ìhè ka O we hichapu nmehie; nmehie adighi kwa nime Ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Unu maara na e mere ka ọ pụta ìhè iwepụ mmehie. Ọ dịkwaghị mmehie ọbụla dị nʼime ya.