1 John 4:21 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Chineke nꞌọnwe ya kwuru sị, “Onye na-ahụ Chineke nꞌanya kwesịkwara ịhụ nwanna ya nꞌanya.”
Igbo 2006
Ihe a enyere n'iwu ka ayi nwe-kwa-ra site n'ebe Ọ nọ, ka onye nāhu Chineke n'anya, ka ọ hu kwa nwa-nna-ya n'anya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Iwu o nyere anyị bụ, “Onye ọbụla hụrụ Chineke nʼanya aghakwaghị ịhụ nwanna ya nʼanya.”