1 John 5:11 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Gịnị bụ ihe ahụ Chineke kwuru? Chineke sị na ya enyela anyị ndụ ebighị ebi. Na ndụ ebighị ebi ahụ dị nꞌime Jisọs Ọkpara ya.
Igbo 2006
Àmà ahu bu nka, na Chineke nyere ayi ndu ebighi-ebi, ndu ahu di nime Ọkpara-Ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ama ahụ bụkwa nke a, na Chineke enyela anyị ndụ ebighị ebi, ndụ a dịkwa nʼime Ọkpara ya.