1 John 5:12 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Onye ọ bụla nabatara Jisọs nꞌime obi ya nwere ndụ. Ma onye na-anabataghị Ọkpara Chineke enweghị ndụ ahụ.
Igbo 2006
Onye nwere Ọkpara ahu nwere ndu ahu; onye nēnweghi Ọkpara Chineke enweghi ndu ahu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Onye ọbụla nwere Ọkpara ahụ nwere ndụ ma onye ọbụla na-enweghị Ọkpara Chineke enweghị ndụ.