1 John 5:8 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ha atọ kwekọtara nꞌotu ihe ahụ.
Igbo 2006
N'ihi na ndi ahu ndi nāb͕a àmà di atọ, bú Mọ ahu, na miri ahu, na ọbara ahu: ha atọ diri ime otù ihe ahu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mmụọ Nsọ, na mmiri na ọbara, ha atọ kwekọrịtara.