1 Kings 1:22 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Ma, le, mb͕e ọ nọ nākpayere eze uka, Netan, bú onye-amuma, bata-kwa-ra.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe Batsheba nọ na-akpanyere eze ụka, Netan onye amụma batara.