1 Kings 1:24 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Netan we si, Onye-nwem, bú eze, Ọ̀ bu gi onwe-gi siri, Adonaija gābu eze mb͕e m'nwusiri, ya onwe-ya gānọkwasi kwa n'oche-ezem?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Netan sịrị, “Onyenwe m, bụ eze, ọ bụ gị onwe gị sịrị Adonaịja ga-abụ eze mgbe ị nwụrụ, na ọ ga-anọkwasịkwa nʼocheeze gị?