1 Kings 10:4 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Eze-nwayi Sheba we hu amam-ihe nile nke Solomon, na ulo nke o wuru,
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe eze nwanyị Sheba hụrụ amamihe niile nke Solomọn, hụkwa ụlọeze o wuru,