1 Kings 11:16 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
(n'ihi na ọnwa isi ka Joab na Israel nile nọduru n'ebe ahu, rue mb͕e o bipusiri nwoke ọ bula n'Edom;)
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Joab na ndị agha Izrel niile nọgidere nʼebe ahụ ọnwa isii, tutu ruo mgbe ha gbuchapụrụ ndị ikom niile nọ nʼEdọm.