1 Kings 12:29 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Ọ dọba otù nime Bet-el, tiye nke-ọzọ nime Dan.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Otu nʼime ha ka o guzobere na Betel, tinyekwa nke ọzọ na Dan.