1 Kings 12:30 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Ihe a we ghọ nmehie: ndi Israel we je n'iru otù nime ha, rue Dan.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ihe a ghọrọ mmehie dịrị ha, nʼihi na ndị mmadụ na-abịa kpọọ isiala nye nke dị na Betel ma gaakwa ebe dị anya, dịka Dan, nʼihi ife ehi ọlaedo nke dị nʼebe ahụ ofufe.