1 Kings 13:10 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
O we la n'uzọ ọzọ, ọ laghachighi kwa n'uzọ o siri biaru Bet-el.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ya mere, o sitere nʼụzọ ọzọ lawa, nke na-abụghị ụzọ o si bịa Betel.