1 Kings 13:30 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Ọ dọba ozu-ya n'ílì-ya; ha we tiere ya aka n'obi, si, Ewó, nwa-nnem!
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
O liri ozu onye nke Chineke ahụ nʼili nke aka ya. Mgbe o liri ya, ọ kwara akwa sị, “Ewoo nwanna m!”