1 Kings 14:30 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Ma agha di n'etiti Rehoboam na Jeroboam ubọchi nile.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Agha dịgidere nʼetiti Rehoboam na Jeroboam ụbọchị niile nke ndụ ha.