1 Kings 16:1 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Okwu Jehova we rue Jihu, bú nwa Hanani, nti, imegide Beasha, si,
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ahụ, ozi Onyenwe anyị sitere nʼọnụ Jehu, nwa Hanani banyere Baasha, eze Izrel sị ya,