1 Kings 16:17 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Ọmri we si na Gibeton rigo, ya na Israel nile, ha we nọchigide Tiaza n'agha.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi nke a, Omri duuru ndị agha ahụ nọ na Gibeton bịa ibuso Tịaza, isi obodo Izrel agha.