1 Kings 2:14 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Ọ si kwa, Enwerem okwu igwa gi. Ọ si, Kwue.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
O kwuru sị, “O nwere ihe m nwere ịgwa gị.” Nne Solomọn zara sị ya, “Kwuo.”