1 Kings 20:2 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
O we zigara Ehab, bú eze Israel, ndi-ozi, rue obodo, si ya,
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ahụ, eze ndị Siria zigaara Ehab, eze Izrel ozi nʼime obodo sị ya, “otu a ka Ben-Hadad sịrị,