1 Kings 6:17 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Ulo ahu, nke ahu bú, ulo uku Chineke nke di n'iru ya, di ọgu cubit abua n'ogologo.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ụlọ ezumezu nke dị nʼihu ọnụụlọ a dị iri mita na asatọ.