1 Kings 6:34 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
na ibo-uzọ abua nke osisi fir; ibewa-uzọ abua nke otù ibo-uzọ nāga buruburu, ibewa-uzọ abua nke ibo-uzọ nke-ọzọ nāga kwa buruburu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
O jikwa osisi junipa mee ibo abụọ a na-emechikọta nʼotu.