1 Kings 6:37 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
N'arọ nke-anọ ka atọrọ ntọ-ala ulo Jehova, n'ọnwa Ziv.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ bụ nʼọnwa Ziv, nʼafọ nke anọ, nke ịbụ eze Solomọn ka a tọrọ ntọala ụlọnsọ ukwu Onyenwe anyị.