1 Kings 6:9 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
O we wue ulo ahu, wusia ya; o we were ibo na akuku osisi cedar kpue ulo ahu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe o wusiri ụlọnsọ ukwu a, Solomọn jiri ibe osisi na osisi dị obosara e si nʼosisi sida mepụta, wuo ihe mgbachị elu ụlọ ahụ.