1 Kings 7:43 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
na ihe-ndọkwasi iri ahu, na ite ọsisa-miri iri ahu nke di n'elu ihe-ndọkwasi;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ihe ndọkwasị iri na efere ịsa mmiri iri nke dọkwasịrị nʼelu ha;