1 Kings 7:44 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
na otù oké osimiri ahu, na ehi iri na abua ahu nke di n'okpuru oké osimiri;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
na Oke osimiri ahụ na oke ehi iri na abụọ ahụ dị ya nʼokpuru;