1 Kings 8:55 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
O we guzo, were oké olu gọzie nkpọkọta nile nke Israel, si,
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
O guzoro gọzie ọgbakọ Izrel niile, gwa ha okwu nʼoke olu sị ha,