1 Kings 8:62 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Eze, ya na Israel nile, nāchu kwa àjà n'iru Jehova.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ahụ, eze ya na ndị Izrel niile chụrụ aja dị iche iche nʼihu Onyenwe anyị.