1 Peter 1:10 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Nzọpụta a bụ ihe ndị amụma na-aghọtaghị nke ọma. Ha dere ọtụtụ ihe banyere ya, jụọkwa ọtụtụ ajụjụ banyere ihe nzọpụta ahụ pụtara.
Igbo 2006
Ọ bu kwa nzọputa nka ka ndi-amuma chọrọ, nyocha kwa ihe bayere ya, bú ndi buru amuma bayere amara ahu nke gēru unu:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Banyere nzọpụta a, ndị amụma ahụ kwuru ihe banyere amara ahụ gaje ịbịara unu jiri nnọọ nwayọọ nyochasịa