1 Peter 1:18 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Nꞌihi na Chineke ji ihe na-apụghị imebi emebi, ihe dị oke ọnụ ahia karịa ọlaọcha na ọlaedo gbapụta unu site na ndụ ọjọọ ahụ unu ketara site nꞌaka nna nna unu ha.
Igbo 2006
ebe unu matara na ejighi ihe apuru imebi, bú ọla-ọcha ma-ọbu ọla-edo, b͕aputa unu n'ibi-obi efu unu nke nna-unu-hà nyere unu n'aka ibi;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi na unu matara na-ejighị ihe pụrụ imebi emebi, dịka ọlaọcha na ọlaedo gbapụta unu site nʼibi ndụ ọjọọ ahụ nna nna unu ha nyefere unu nʼaka